Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a E kwesịrị iburu n’uche na e ji okwu “ihe atụ” dee akụkụ ụfọdụ nke Bible. (Mkpughe 1:1) N’ihi ya, anyị apụghị ikwesi olu ike mgbe anyị na-akọwa banyere ókè a ga-ejiru ihe ndị a e kwuru okwu ha n’amụma ndị a mee ihe n’ụzọ nkịtị.