Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Nwata ipu ezé nke ọma bụ nnọọ ihe na-egosi na nne ya riri ezigbo nri mgbe ọ dị ime ya nakwa n’oge ọ ka ku ya n’aka, bụ́ oge ezé nwa ahụ na-apụtabeghị apụta. Nwata na-akwụsị ipu eze mgbe o ruru ihe dị ka afọ 19 ma ọ bụ afọ 23.