Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Ebe ndị a a na-anọ efe ofufe na-abụ ebe magburu onwe ya maka agbamakwụkwọ Ndịàmà Jehova. Agbamakwụkwọ ahụ na-adị mfe, ihe a na-eme na ya na-abụ ịkọwa n’ụzọ dị nkenke, ụkpụrụ Bible ndị ga-atọ ntọala maka ezi alụmdi na nwunye. Otú ọ dị, a dịghị akwụ ụgwọ maka ịnọ n’Ụlọ Nzukọ Alaeze mee ya.