Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ụfọdụ ndị na-eme nchọpụta na-ekwu na “ihe fọrọ nke nta ka ọ bụrụ pasent 90 nke ndị nile gaferela afọ 65 adịghị enwe ụdị nsogbu ụbụrụ a na-enwekarị n’oge agadi.” Iji matakwuo otú e si agwọ nsogbu ụbụrụ a a na-enwekarị n’oge agadi, biko lee usoro isiokwu bụ́ “Ọrịa Alzheimer—Ime Ka Ihe Mgbu Ya Belata,” nke dị na Teta! (Bekee) nke September 22, 1998.