Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Teta! adịghị akwado ụdị usoro ọgwụgwọ ọ bụla. Ndị Kraịst kwesịrị ijide n’aka na ọgwụgwọ ọ bụla ha na-anata emegideghị ụkpụrụ Bible. Biko lee usoro isiokwu bụ́ “Ịghọta Nsogbu Mgbanwe Mberede n’Ọnọdụ Uche,” nke dị na Teta! nke January 8, 2004.