Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a A na-eji obi ekele anabata onyinye ndị a kpọrọ aha ebe a chọrọ ka e jiri ha gbatara ndị mmadụ ọsọ enyemaka. Ma, ọ na-akacha mma inye onyinye ndị dị otú ahụ maka ọrụ zuru ụwa ọnụ nke Ndịàmà Jehova, ebe ọ bụ na a na-esi na ya ewere ego eme ihe dị ka mkpa e nwere si dị.