Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Majik gọm bụ ihe a na-adụnye n’ákwà ma ọ bụ n’akpụkpọ ụkwụ. A na-eji ya akpọchi olu uwe ma ọ bụkwanụ akpụkpọ ụkwụ. Ọ na-abụ a pịa aka ebe abụọ a dụnyere ya, olu uwe ma ọ bụ akpụkpọ ụkwụ akpọchie. E leere anya ná mkpụrụ osisi yiri mkpụrụ agbịrịgba rụpụta ya.