Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọtụtụ ndị ntorobịa eritela uru site n’ịtụleghachi ihe e dere n’akwụkwọ ndị dị ka Life—How Did It Get Here? By Evolution or by Creation? na Is There a Creator Who Cares About You? Ọ bụ Ndịàmà Jehova bipụtara akwụkwọ abụọ ahụ.