Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ihe ndekọ e nwere maka obodo United States yiri nke e nwere maka obodo ndị ọzọ, n’ihi na ma ndị nọ n’America ma ndị nọ n’ebe ndị ọzọ n’ụwa na-ekiri ihe ụlọ ọrụ televishọn ndị dị n’America na-egosi, na-ekirikwa fim ndị e mepụtara n’America.