Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Ọ bụ ezie na ndị a kpọrọ aha n’isiokwu a bụ ụmụ nwoke, ọtụtụ ụmụ nwanyị na-emekwa ihe a a na-ekwu banyere ya. N’ihi ya, ndụmọdụ a na-enye ebe a bụ maka ma ụmụ nwoke ma ụmụ nwanyị. Ghọtakwa na isiokwu a na-ekwu banyere mmadụ ịdị na-apị akụkụ ahụ́ ya onwe ya ji bụrụ nwoke ma ọ bụ nwanyị aka. Ime ya onye na-abụghị di ma ọ bụ nwunye gị so n’ihe Bible na-akpọ ịkwa iko, nke bụ́ mmehie dị oké njọ n’anya Chineke.—Lee Isiokwu bụ́ “Ndị Na-eto Eto Na-ajụ Sị . . . Ò Nwere Ihe Dị Njọ n’Inwe Mmekọahụ Tupu Alụmdi na Nwunye?” nke dị na Teta! August 8, 2004, peeji nke 14-16.