Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ememe ụbọchị ọmụmụ abụọ nanị a kọrọ banyere ha n’Akwụkwọ Nsọ bụ ndị ọgọ mmụọ mere ha, e kwughịkwa okwu ọma banyere ha. (Jenesis 40:20-22; Mak 6:21-28) Otú ọ dị, Okwu Chineke na-agba ume ka a na-enye onyinye sitere n’obi, ọ bụghị nke mmadụ nyere n’ihi ememe ma ọ bụ iji mechaa onwe ya ihu n’ihu ndị ọgbọ ya.—Ilu 11:25; Luk 6:38; Ọrụ 20:35; 2 Ndị Kọrint 9:7.