Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Ịkwa iko na-agụnye ihe ndị dị ka nwoke na nwanyị inwe mmekọahụ, isi n’ike enwe mmekọahụ, iji ọnụ amị akụkụ ahụ́ e ji bụrụ nwoke ma ọ bụ nwanyị, mmadụ idina nwoke ma ọ bụ nwanyị ibe ya, mmadụ ịpịgharị onye ọzọ aka n’akụkụ ahụ́ o ji bụrụ nwoke ma ọ bụ nwanyị, ma ọ bụ ihe ndị ọzọ mmadụ abụọ na-abụghị di na nwunye ji akụkụ ahụ́ ha ji bụrụ nwoke ma ọ bụ nwanyị eme n’ụzọ na-ezighị ezi.