Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d Iji matakwuo otú i nwere ike isi die nsogbu, lee usoro isiokwu bụ́ “Enyemaka Maka Ndị Nọ n’Afọ Iri na Ụma Dara Mbà n’Obi,” bụ́ ndị gbara na Teta! September 8, 2001, nakwa usoro isiokwu bụ́ “Ịghọta Nsogbu Mgbanwe Mberede n’Ọnọdụ Uche,” bụ́ ndị gbara na Teta! January 8, 2004.