Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE

Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji

e Ndị ọkachamara na-adọkwa aka ná ntị na ezinụlọ ndị na-aṅụ ọgwụ ndị nwere ike igbu mmadụ ma a ṅụfee ya ókè, ma ọ bụ ndị debere égbè mgbọ dị na ya n’ebe aka onye ọ bụla nwere ike iru, kasị nọrọ n’ihe ize ndụ. Ụlọ Ọrụ Na-ahụ Maka Igbochi Mmadụ Igbu Onwe Ya n’America kwuru banyere idebe égbè mgbọ dị na ya n’ebe aka onye ọ bụla nwere ike iru, sị: “Ọ bụ eziokwu na a sịrị na ihe ka ọtụtụ ná ndị nwere égbè debere ya n’ụlọ ha iji ‘chebe onwe ha’ ma ọ bụ iji ‘zọọ ndụ ha,’ n’ime mmadụ ise égbè e dotere n’ụlọ ha gburu, ihe dị ka mmadụ anọ ji aka ha gbagbuo onwe ha, ọ naghịkwa abụkarị ha nwe égbè ahụ ha ji gbagbuo onwe ha.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya