c Ya bụrụ na i chere na mmehie dị oké njọ i mere emeela ka Chineke ghara ịdị na-anụ ekpere gị, gbaa mbọ hụ na ị gwara ya ndị mụrụ gị. Ọzọkwa, “kpọọ ndị okenye nke ọgbakọ [ka ha nyere gị aka].” (Jems 5:14) Ndị okenye nwere ike inyere gị aka mee ka gị na Chineke dịghachi ná mma.