Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Otú e si eji ọgwụ e ji nnu mee ete ime bụ site n’ịgbanye nwaanyị dị ime ọgwụ a gwakọtara ụdị nnu na-egbu egbu n’akpa nwa ya, nke a na-abanye nwa ahụ e bu n’afọ n’ahụ́, ọ na-egbukarịkwa ya n’ime awa abụọ. Ihe dị ka awa iri abụọ na anọ gafee, ime emewe nwaanyị ahụ, ya amụọ nwa nwụrụla anwụ ma ọ bụkwanụ mgbe ụfọdụ, nwa nọ ọ̀ dị ndụ ọnwụ ka mma.