Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọ bụrụ na mgbe nwaanyị na-amụ nwa, isi ya achọọ ịbanye na ya, ọ bụ nwaanyị ahụ na di ya ka ọ dịịrị ikpebi onye a ga-azọ ndụ ya, ọ̀ bụ nke nwaanyị ka ọ̀ bụ nke nwa ya. Ọganihu ndị e nwerela n’otú e si agwọ ọrịa n’ọtụtụ mba emeela na ụdị ihe a anaghị emekarịzi.