Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Echekwala na ị ga-eberịrị ákwá iji gosi na ị na-eru uju. Onye ọ bụla nwere otú o si eru uju nke ya. Ihe i ga-eburu n’uche bụ: Ọ bụrụ na anya mmiri agbajuo gị n’anya, mara na o nwere ike ịbụ “oge ịkwa ákwá.”—Ekliziastis 3:4.