Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Ụfọdụ n’ime ha bụ ịkwụ ụgwọ maka indọljens, imesi ndị hapụrụ okpukpe Katọlik ike, na ọbụna ndị isi ụka ịgba Baịbụl ọkụ n’ihi na ha achọghị ka Okwu Chineke ruo ndị nkịtị aka.—Gụọ nwanne magazin a bụ́ Ụlọ Nche nke November 15, 2002, peeji nke 27.