Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Baịbụl kwuru na “mkpụrụ obi” bụ mmadụ n’onwe ya, ọ bụghị ihe dị iche dị n’ahụ́ mmadụ. Jenesis 2:7 sịrị: “Jehova bụ́ Chineke wee jiri ájá si n’ala kpụọ mmadụ ma kunye ume ndụ n’oghere imi ya, mmadụ ahụ wee ghọọ mkpụrụ obi dị ndụ.” E nyeghị Adam mkpụrụ obi dị iche n’ahụ́ ya. Kama, Adam n’onwe ya bụ mkpụrụ obi dị ndụ.