Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d Ọ bụ eziokwu na a ka ga-eme nnyocha iji chọpụta ma ọrịa agbụ̀ ọ na-akpata ọrịa ndị a e kwuru, ọ dị ezigbo mkpa na nwaanyị dị ime ga na-elebara ezé ya na agbụ̀ ya anya nke ọma.