Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Na Baịbụl, “ịkwa iko” abụghị naanị mgbe mmadụ abụọ na-alụbeghị di na nwunye nwere mmekọahụ, kama, a na-ewere na mmadụ abụọ na-akwa iko ma ọ bụrụ na ha na-amị ma ọ bụ na-emetụ akụkụ ahụ́ ibe ha ji enwe mmekọahụ aka ma ọ bụkwanụ na-esi n’otule enwe mmekọahụ. Ọ bụrụ na ị chọrọ ịmatakwu banyere isiokwu a, gụọ Ajụjụ Ndị Na-eto Eto Na-ajụ—Azịza Ndị Na-adị Irè, Nke 2, peeji nke 42-47.