Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ị chọọ ịmatakwu ihe ga-enyere gị aka ịkwụsị imefusị ego, gụọ isiokwu bụ́ “Jiri Ego Gị Na-eme Ihe Bara Uru,” nke gbara na Teta! Eprel-Jun 2009 nakwa isiokwu bụ́ “Ndị Na-eto Eto Na-ajụ, Sị . . . Olee Otú M Pụrụ Isi Kwụsịlata Imefu Ego?” nke dị na Teta! Julaị–Septemba 2006.