Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Obi ịjọ njọ nke na-adịte aka na-eme ka ụfọdụ ndị na-eto eto chewe echiche igbu onwe ha. Ọ bụrụ na e nwetụla mgbe i chere echiche igbu onwe gị, egbula oge ịkọrọ ya otu onye toro eto, bụ́ onye ị tụkwasịrị obi.—Gụọ Teta! nke Julaị–Septemba 2008, peeji nke 16-18.