Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d Ị chọọ, i nwere ike ịgụ ihe e kwuru n’isi nke 28 n’akwụkwọ Ajụjụ Ndị Na-eto Eto Na-ajụ—Azịza Ndị Na-adị Irè, Nke 2. Isiokwu ya bụ, “Gịnị Ka M Ga-eme Ka Mụ na Nwoke ma Ọ Bụ Nwaanyị Ibe M Ghara Inwe Mmekọahụ?” Ọ bụ Ndịàmà Jehova bipụtara ya.