Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b I nwekwara ike ịmalite na nke ikpeazụ. Buru ụzọ họrọ onye ị ga-achọ ịdị ka ya. Jụzie onwe gị, sị, ‘Olee àgwà ọma onye ahụ nwere, nke mere ka ọ bụrụ onye m ga-achọ ịdị ka ya?’ I chee na i kwesịrị ịdị ka onye ahụ, gbalịa mụta àgwà ahụ ọ na-akpa.