Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ihe Baịbụl na-ekwu abụghị ka a na-emegbu ụmụaka ma ọ bụ na-agwa ha okwu ọjọọ. (Ndị Efesọs 4:29, 31; 6:4) Ihe mere ndị nne na nna ga-eji dọọ ụmụ ha aka ná ntị bụ ka ha kụziere ha ihe, ọ bụghị ka ha mesie ha ike.