Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Ọtụtụ ndị e dinara n’ike ma ndị dinara ha. Ị chọọ ịma ihe ndị ọzọ ị ga-eme, gụọ akwụkwọ bụ́ Ajụjụ Ndị Na-eto Eto Na-ajụ—Azịza Ndị Na-adị Irè, Nke 1, peeji nke 228. Isiokwu ya bụ: “Gịnị Ka M Ga-eme Ka A Ghara Idina M n’Ike?” I nwekwara ike ịgụ akwụkwọ a n’Ịntanet n’adres bụ́ www.pr418.com/ig.