Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Anyị anaghị ekwu na ụmụ nwoke niile na ụmụ nwaanyị niile na-akpa àgwà otú e kwuru n’isiokwu a. Ma, ihe ndị e kwuru ebe a ga-abara onye ọ bụla lụrụla di ma ọ bụ nwunye uru ma ya na di ya ma ọ bụ nwunye ya na-ekwurịta okwu.