Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji a A hụrụ ihe odide ndị mgbe ochie e dere banyere otu “onye na-achị ógbè” nke aha ya bụ Laịsenias. (Luk 3:1) Ọ chịrị n’ógbè Abilini n’oge ahụ Luk kwuru.