Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Na nwaanyị di ime ma ọ bụ nwa o bu n’afọ nwere ike ịnwụ abụghị ya ga-eme ka ite ime dị mma. Mgbe a na-amụ nwa, ọ bụrụ na ọ dapụta na a ga-ekpebi ma à ga-azọwa ndụ nne ka ọ̀ bụ nke nwa, ọ bụ di na nwunye ka ọ dịịrị ikpebi. Ma, n’ọtụtụ mba ndị mepere emepe, ọ na-esi ike inwe ụdị ọnọdụ a n’ihi na e nweela ngwá ọrụ ọgbara ọhụrụ ndị na-enye aka.