Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Olileanya mbilite n’ọnwụ nwekwara ike ime ka mmadụ nwee udo nke obi. Gụọ “Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ” nke gbara n’Ụlọ Nche April 15, 2009. Ebe ahụ kọwara ihe ụfọdụ Baịbụl kwuru nke gosiri na e nwere ike ịkpọlite ụmụaka nwụrụ mgbe ha ka nọ n’afọ.