Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji b Ọ bụrụ na ị ka na-azụ ụmụ, cheta na gị na di gị ma ọ bụ nwunye gị ka bụkwa “otu anụ ahụ́.” (Mak 10:8) Obi na-akacha eru ụmụaka ala ma ha chọpụta na nne na nna ha na-emekọ ihe ọnụ.