Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji a E si n’okwu Hibru bụ́ ma·shiʹach, nke pụtara “Onye E Tere Mmanụ” nweta okwu bụ́ “Mesaịa.” Okwu Grik ya na ya bụ otu bụ Khri·stosʹ, ma ọ bụ “Kraịst.”—Matiu 2:4, nkọwa ala ala peji nke NW.