Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji b Onye amụma bụ́ Maịka zoro aka n’ebe Betlehem nọ dị ka “nke dị nta ịdị n’etiti usuu nile nke [ọtụtụ puku] nke Juda.” (Maịka 5:2) Ma, Betlehem dị nta nwere ihe ùgwù pụrụ iche nke ịbụ obodo a mụrụ Mesaịa na ya.