Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a N’ụzọ na-adọrọ mmasị, e ji okwu Hibru ahụ a sụgharịrị ịbụ “mmekọrịta chiri anya” mee ihe n’Emọs 3:7, bụ́ nke na-asị na Eze Onyenwe anyị Jehova na-ekpughere ndị ohu ya “izu nzuzo” ya, na-eme ka ha mara ihe ọ na-ezube ime tupu o mee ya.