Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Iji mee ka a ghọtakwuo ọnụ ọgụgụ ahụ dị ukwuu nke ọma, chee echiche banyere nke a: Ọ bụrụ na i ji ụgbọala na-aga ebe dị anya otú ahụ—ọ bụrụgodị na ị na-agba kilomita 160 kwa awa, n’akwụsịtụghị akwụsị ma ọlị—ọ ga-ewe gị ihe karịrị otu narị afọ iji garuo!