Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Ịgbụpụ ọnụ mmiri bụ otu ụzọ nke ma ndị Juu ma ndị Jentaịl nakweere e si agwọ ọrịa, a kọkwara banyere iji ọnụ mmiri agwọ ọrịa n’ihe odide ndị rabaị. Ọ pụrụ ịbụ na Jizọs gbụpụrụ ọnụ mmiri nanị iji gwa nwoke ahụ na a na-aga ịgwọ ya. N’agbanyeghị nke ọ bụ, Jizọs ejighị ọnụ mmiri ya mee ihe dị ka ọgwụ e ji agwọ ọrịa.