Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d N’Abụ Ọma 86:5, e kwuru na Jehova ‘dị mma ma na-agbaghara mmehie.’ Mgbe a sụgharịrị abụ ọma ahụ gaa n’asụsụ Grik, a sụgharịrị okwu bụ́ “na-agbaghara mmehie” ịbụ e·pi·ei·kesʹ, ma ọ bụ “inwe ezi uche.”