Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Dị ka 1 Ndị Eze 3:16 si kwuo, ụmụ nwanyị abụọ ahụ bụ ndị akwụna. Akwụkwọ bụ́ Insight on the Scriptures na-ekwu, sị: “Ọ pụrụ ịbụ na ụmụ nwanyị a bụ ndị akwụna, ọ bụghị n’echiche nke iji ya na-achụ ego, kama ha bụ ụmụ nwanyị kwaworo iko, ha pụrụ ịbụ ndị inyom bụ́ ndị Juu ma ọ bụ, ikekwe ha pụrụ nnọọ ịbụ ụmụ nwanyị ndị si mba ọzọ.”—Ọ bụ Ndịàmà Jehova bipụtara ya.