Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b N’ebe a, ụfọdụ ndị nsụgharị na-enye echiche bụ́ na onye na-emetụ ndị Chineke aka na-emetụ anya nke ya ma ọ bụ anya Izrel aka, ọ bụghị anya Chineke. Ọ bụ ndị odeakwụkwọ ụfọdụ, ndị lere akụkụ a anya dị ka mkparị ma dezigharịa ya, webatara ndehie ihe a. Mgbalị ha nke hiere ụzọ mere ka a ghara ịhụ otú Jehova nweruru mmetụta ọmịiko.