Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Okwu bụ́ “mkpụrụ obi Ya enweghịkwa ntachi obi” pụtara n’ụzọ nkịtị na “e mere ka mkpụrụ obi ya dị mkpụmkpụ; o nwekwaghị ndidi.” The New English Bible na-agụ, sị: “O kwekwaghị ya odidi ịnọ na-ele ọnọdụ ọjọọ nke ụmụ Izrel nọ na ya.” Tanakh—A New Translation of the Holy Scriptures sụgharịrị ya ịbụ: “Ọ pụkwaghị idi nhụsianya nke ụmụ Izrel.”