Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Otú ọ dị, ọ pụtaghị ma ọlị na ịhụnanya Ndị Kraịst dị mfe nghọgbu. Bible na-agba anyị ume, sị: “Na-elegide ha anya bụ́ ndị na-akpata nkewa na ọnọdụ ndị na-akpata ịsụ ngọngọ . . . , na-ezerekwanụ ha.”—Ndị Rom 16:17.