Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Site na 455 T.O.A. ruo 1 T.O.A. dị afọ 454. Site na 1 T.O.A. ruo 1 nke O.A. dị otu afọ. Sitekwa na 1 nke O.A. ruo 29 nke O.A. dị afọ 28. Ọ bụrụ na anyị agbakọta ọnụ ọgụgụ atọ ndị a, anyị ga-enweta afọ 483. ‘E bipụrụ’ Jizọs site n’igbu ya n’afọ 33 nke O.A., n’ime izu nke 70 nke afọ. (Daniel 9:24, 26) Lee akwụkwọ bụ́ Ṅaa Ntị n’Amụma Daniel! isi nke 11, na Ụlọ Nche nke October 1, 1992, peeji nke 11. Ọ bụ Ndịàmà Jehova bipụtachara ha.