Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji a Iji nwetakwuo nkọwa banyere ụkpụrụ ndị na-achịkwa ụtọasụsụ Grik, bụ́ ndị a gbasoro na Jọn 1:1, lee peeji nke 26-29 nke broshuọ bụ́ Ì Kwesịrị Ikwere n’Atọ n’Ime Otu?, bụ́ nke Ndịàmà Jehova bipụtara.