Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Site n’October 607 T.O.A. ruo n’October 1 T.O.A. dị afọ 606. Site n’October 1 T.O.A. ruo n’October 1914 nke O.A. dị afọ 1,914. Ọ bụrụ na anyị agbakọta afọ 606 na afọ 1,914, anyị ga-enweta afọ 2,520. Iji nweta ihe ọmụma banyere ọdịda Jeruselem dara na 607 T.O.A., lee akwụkwọ bụ́ Ṅaa Ntị n’Amụma Daniel! peeji nke 94-97, nke Ndịàmà Jehova bipụtara.