Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji c Na Jọn 14:6, nkebi ahịrịokwu bụ́ “ọ bụ m” na-eme ka o doo anya na ọnọdụ Jizọs nwere pụrụ iche, na ọ bụ ya bụ ụzọ, naanị onye a ga-esite na ya gakwuru Nna ya.