b Ọbụna ndị mmụọ ọjọọ nwere ike irube isi nke na-esighị ha n’obi. Mgbe Jizọs nyere ndị mmụọ ọjọọ iwu ka ha si n’ime ụfọdụ ndị mmụọ ọjọọ ji pụta, a manyere ndị mmụọ ọjọọ ahụ ime ihe o kwuru. Ha rubere isi, n’agbanyeghị na o sighị ha n’obi.—Mak 1:27; 5:7-13.