Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c N’Akwụkwọ Nsọ, “adịghị ọcha” bụ okwu pụtara ọtụtụ ihe nke nwere ike ịgụnye ọtụtụ mmehie. Ọ bụ ezie na ọ bụghị adịghị ọcha niile ka a ga-ekwo hiwe òtù ikpe, e nwere ike ịchụpụ mmadụ n’ọgbakọ ma ọ bụrụ na ọ na-eme omume adịghị ọcha jọgburu onwe ya ma jụ ichegharị.—2 Ndị Kọrịnt 12:21; Ndị Efesọs 4:19; gụọ “Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ” nke dị n’Ụlọ Nche July 15, 2006.