Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọ bụrụ na papa gị ma ọ bụ mama gị bụ́ onye aṅụrụma na-emesi gị ike, i kwesịrị ịchọ onye ga-enyere gị aka. Gwa ya onye toro eto ị tụkwasịrị obi. Ọ bụrụ na ị bụ Onyeàmà Jehova, i nwere ike ịkọrọ ya okenye ọgbakọ ma ọ bụ Onye Kraịst ọzọ tozuru okè.